Ndị Rom 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “a na-ekwulu aha Chineke n’etiti ndị mba ọzọ n’ihi unu”;+ dị nnọọ ka e dere ya.