Ndị Rom 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gịnị mere na anyị agaghị asị, dị nnọọ ka a na-ebo anyị ebubo ụgha,+ dịkwa nnọọ ka ụfọdụ ndị na-asị na anyị na-ekwu: “Ka anyị mee ihe ọjọọ ka ihe ọma wee bịa”?+ Ikpe+ a mara ndị ahụ bụ ikpe ziri ezi.+
8 Gịnị mere na anyị agaghị asị, dị nnọọ ka a na-ebo anyị ebubo ụgha,+ dịkwa nnọọ ka ụfọdụ ndị na-asị na anyị na-ekwu: “Ka anyị mee ihe ọjọọ ka ihe ọma wee bịa”?+ Ikpe+ a mara ndị ahụ bụ ikpe ziri ezi.+