Ndị Rom 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ànyị ka ha mma?+ Ọ dịghị ma ọlị! N’ihi na anyị ekwuwo na mbụ na ndị Juu na ndị Grik nọcha n’okpuru mmehie;+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:9 Ụlọ Nche,12/1/1997, p. 11
9 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ànyị ka ha mma?+ Ọ dịghị ma ọlị! N’ihi na anyị ekwuwo na mbụ na ndị Juu na ndị Grik nọcha n’okpuru mmehie;+