Ndị Rom 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma mmehie, bụ́ nke ihe ahụ e nyere n’iwu kpaliri,+ rụpụtara ụdị anyaukwu niile n’ime m, n’ihi na mgbe iwu na-adịghị, mmehie nwụrụ anwụ.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:8 Ụlọ Nche,6/15/2008, p. 30
8 Ma mmehie, bụ́ nke ihe ahụ e nyere n’iwu kpaliri,+ rụpụtara ụdị anyaukwu niile n’ime m, n’ihi na mgbe iwu na-adịghị, mmehie nwụrụ anwụ.+