Ndị Rom 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na mmehie, bụ́ nke ihe ahụ e nyere n’iwu kpaliri, rafuru+ m ma gbuo m site na ya.