Ndị Rom 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ihe dị mma ọ̀ ghọziiri m ọnwụ? Tụfịakwa! Kama ọ bụ mmehie ghọọrọ m ọnwụ, ka e wee gosi na ọ bụ mmehie na-arụpụtara m ọnwụ site n’ihe dị mma;+ ka mmehie wee dị nnọọ njọ karị site n’ihe ahụ e nyere n’iwu.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:13 Ụlọ Nche,11/1/1992, p. 5
13 Ihe dị mma ọ̀ ghọziiri m ọnwụ? Tụfịakwa! Kama ọ bụ mmehie ghọọrọ m ọnwụ, ka e wee gosi na ọ bụ mmehie na-arụpụtara m ọnwụ site n’ihe dị mma;+ ka mmehie wee dị nnọọ njọ karị site n’ihe ahụ e nyere n’iwu.+