Ndị Rom 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, ọ bụrụ na ihe m na-achọghị ime ka m na-eme, ọ bụkwaghị mụ onwe m na-arụpụta ya, kama ọ bụ mmehie nke bi n’ime m.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:20 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 4
20 Ma, ọ bụrụ na ihe m na-achọghị ime ka m na-eme, ọ bụkwaghị mụ onwe m na-arụpụta ya, kama ọ bụ mmehie nke bi n’ime m.+