Ndị Rom 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu enweghị amamikpe ọ bụla.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:1 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 11