Ndị Rom 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma, ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs bi n’ime unu, onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst Jizọs+ ga-emekwa ka ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ dị ndụ+ site na mmụọ ya nke bi n’ime unu.
11 Ma, ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs bi n’ime unu, onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst Jizọs+ ga-emekwa ka ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ dị ndụ+ site na mmụọ ya nke bi n’ime unu.