Ndị Rom 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:28 Ụlọ Nche,2/15/1995, p. 3
28 Anyị maara na Chineke mere ka ihe niile ọ na-eme+ na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ọdịmma nke ndị hụrụ Chineke n’anya, bụ́ ndị ahụ a kpọrọ dị ka nzube ya si dị;+