Ndị Rom 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ònye ga-ekewapụ anyị n’ịhụnanya nke Kraịst?+ Ọ̀ bụ ahụhụ, ka ọ̀ bụ nsogbu, ka ọ̀ bụ mkpagbu, ka ọ̀ bụ agụụ, ka ọ̀ bụ ịgba ọtọ, ka ọ̀ bụ ihe ize ndụ, ka ọ̀ bụ mma agha?+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:35 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 59 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 14
35 Ònye ga-ekewapụ anyị n’ịhụnanya nke Kraịst?+ Ọ̀ bụ ahụhụ, ka ọ̀ bụ nsogbu, ka ọ̀ bụ mkpagbu, ka ọ̀ bụ agụụ, ka ọ̀ bụ ịgba ọtọ, ka ọ̀ bụ ihe ize ndụ, ka ọ̀ bụ mma agha?+