Ndị Rom 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke ajụghị ndị ya, bụ́ ndị o bu ụzọ mata.+ Leenụ, ọ̀ bụ na unu amaghị ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru banyere Ịlaịja, mgbe ọ na-arịọ Chineke arịrịọ ka o mee Izrel ihe?+
2 Chineke ajụghị ndị ya, bụ́ ndị o bu ụzọ mata.+ Leenụ, ọ̀ bụ na unu amaghị ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru banyere Ịlaịja, mgbe ọ na-arịọ Chineke arịrịọ ka o mee Izrel ihe?+