Ndị Rom 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ọ bụrụ na ụkwụ ha zọhiere ghọọrọ ụwa akụ̀, mbelata ha belatara aghọọkwara ndị mba ọzọ akụ̀,+ lee ka ọnụ ọgụgụ ha zuru ezu+ ga-esi bụrụ akụ̀ karị!
12 Ma ọ bụrụ na ụkwụ ha zọhiere ghọọrọ ụwa akụ̀, mbelata ha belatara aghọọkwara ndị mba ọzọ akụ̀,+ lee ka ọnụ ọgụgụ ha zuru ezu+ ga-esi bụrụ akụ̀ karị!