Ndị Rom 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na onye bụ́ ohu Kraịst n’ihe a bụ onye Chineke na-anabata, ihe ya dịkwa ndị mmadụ mma.+