Ndị Rom 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Okwukwe ahụ i nwere, nwee ya n’ebe gị onwe gị nọ n’ihu Chineke.+ Obi ụtọ na-adịrị onye na-adịghị ama onwe ya ikpe mgbe e mesịrị n’ihi ihe o kpebiri ime.
22 Okwukwe ahụ i nwere, nwee ya n’ebe gị onwe gị nọ n’ihu Chineke.+ Obi ụtọ na-adịrị onye na-adịghị ama onwe ya ikpe mgbe e mesịrị n’ihi ihe o kpebiri ime.