Ndị Rom 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ana m asị na Kraịst ghọrọ n’ezie onye na-ejere+ ndị e biri úgwù+ ozi iji gosi na Chineke na-ekwu eziokwu,+ na nkwa niile o kwere ndị nna nna ha bụkwa eziokwu,+
8 N’ihi na ana m asị na Kraịst ghọrọ n’ezie onye na-ejere+ ndị e biri úgwù+ ozi iji gosi na Chineke na-ekwu eziokwu,+ na nkwa niile o kwere ndị nna nna ha bụkwa eziokwu,+