Ndị Rom 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’eziokwu, ọ masịrị ha ime otú ahụ, ma ha jikwa ha ụgwọ; n’ihi na ọ bụrụ na ndị mba ọzọ eketawo òkè n’ihe ime mmụọ ha,+ ha jikwa ụgwọ iwere ihe anụ ahụ́ jeere ndị a ozi n’ihu ọha.+
27 N’eziokwu, ọ masịrị ha ime otú ahụ, ma ha jikwa ha ụgwọ; n’ihi na ọ bụrụ na ndị mba ọzọ eketawo òkè n’ihe ime mmụọ ha,+ ha jikwa ụgwọ iwere ihe anụ ahụ́ jeere ndị a ozi n’ihu ọha.+