Ndị Rom 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na mmadụ niile amarawo banyere nrubeisi unu.+ Ya mere, ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi unu. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe+ n’ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụkwa ndị aka ha dị ọcha+ n’ihe banyere ihe ọjọọ.+
19 N’ihi na mmadụ niile amarawo banyere nrubeisi unu.+ Ya mere, ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi unu. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe+ n’ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụkwa ndị aka ha dị ọcha+ n’ihe banyere ihe ọjọọ.+