1 Ndị Kọrịnt 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ee, emekwara m ezinụlọ Stefanas baptizim.+ Banyere ndị ọzọ, amaghị m ma ọ̀ dị onye ọzọ m mere baptizim.
16 Ee, emekwara m ezinụlọ Stefanas baptizim.+ Banyere ndị ọzọ, amaghị m ma ọ̀ dị onye ọzọ m mere baptizim.