1 Ndị Kọrịnt 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ihe ndị a ka anyị na-ekwukwa, anyị ejighị okwu e ji amamihe mmadụ+ kụzie na-ekwu ya, kama anyị ji okwu e ji mmụọ nsọ+ kụzie na-ekwu ya, na-ejikọta ihe ime mmụọ na okwu ime mmụọ.+
13 Ihe ndị a ka anyị na-ekwukwa, anyị ejighị okwu e ji amamihe mmadụ+ kụzie na-ekwu ya, kama anyị ji okwu e ji mmụọ nsọ+ kụzie na-ekwu ya, na-ejikọta ihe ime mmụọ na okwu ime mmụọ.+