1 Ndị Kọrịnt 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M na-agwa ndị na-alụghị di ma ọ bụ nwunye+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, na ọ dịrị ha mma ịnọ otú a m nọ.+
8 M na-agwa ndị na-alụghị di ma ọ bụ nwunye+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, na ọ dịrị ha mma ịnọ otú a m nọ.+