1 Ndị Kọrịnt 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu;+ kwụsịnụ ịbụ ohu+ mmadụ.