1 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?
9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?