1 Ndị Kọrịnt 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka ọ̀ bụ naanị n’ihi anyị ka o ji na-ekwu ya? N’ezie, ọ bụ n’ihi anyị ka e ji dee ya,+ n’ihi na onye na-akọ ubi kwesịrị ịkọ ubi ma nwee olileanya, onye na-azọchakwa mkpụrụ kwesịrị ime otú ahụ ma nwee olileanya na ya ga-eri ya.+
10 Ka ọ̀ bụ naanị n’ihi anyị ka o ji na-ekwu ya? N’ezie, ọ bụ n’ihi anyị ka e ji dee ya,+ n’ihi na onye na-akọ ubi kwesịrị ịkọ ubi ma nwee olileanya, onye na-azọchakwa mkpụrụ kwesịrị ime otú ahụ ma nwee olileanya na ya ga-eri ya.+