1 Ndị Kọrịnt 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ndị ọzọ so nwee ikike a n’ebe unu nọ,+ ọ̀ bụ na anyị enweghị ya karị? Otú o sina dị, anyị ejighị ikike a mee ihe,+ kama anyị na-edi ihe niile, ka anyị wee ghara iweta ihe mgbochi ọ bụla n’ozi ọma+ banyere Kraịst.
12 Ọ bụrụ na ndị ọzọ so nwee ikike a n’ebe unu nọ,+ ọ̀ bụ na anyị enweghị ya karị? Otú o sina dị, anyị ejighị ikike a mee ihe,+ kama anyị na-edi ihe niile, ka anyị wee ghara iweta ihe mgbochi ọ bụla n’ozi ọma+ banyere Kraịst.