1 Ndị Kọrịnt 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gịnịzi bụ ụgwọ ọrụ m? Na mgbe m na-ezisa ozi ọma ka m wee kwusaa ozi ọma n’anaghị ihe ọ bụla,+ ka m wee ghara imebi ikike m nwere n’ozi ọma ahụ.
18 Gịnịzi bụ ụgwọ ọrụ m? Na mgbe m na-ezisa ozi ọma ka m wee kwusaa ozi ọma n’anaghị ihe ọ bụla,+ ka m wee ghara imebi ikike m nwere n’ozi ọma ahụ.