1 Ndị Kọrịnt 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ebe ndị na-enweghị iwu nọ,+ adịrị m ka onye na-enweghị iwu,+ ọ bụ ezie na abụghị m onye na-enweghị iwu n’ebe Chineke nọ, kama abụ m onye nọ n’okpuru iwu+ n’ebe Kraịst nọ,+ ka m wee rite ndị na-enweghị iwu n’uru. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:21 Ụlọ Nche,9/1/1996, p. 14-1912/15/1991, p. 6
21 N’ebe ndị na-enweghị iwu nọ,+ adịrị m ka onye na-enweghị iwu,+ ọ bụ ezie na abụghị m onye na-enweghị iwu n’ebe Chineke nọ, kama abụ m onye nọ n’okpuru iwu+ n’ebe Kraịst nọ,+ ka m wee rite ndị na-enweghị iwu n’uru.