1 Ndị Kọrịnt 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nwere otu ogbe achịcha, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ,+ anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile na-eketa òkè n’otu ogbe achịcha ahụ.+
17 N’ihi na e nwere otu ogbe achịcha, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ,+ anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile na-eketa òkè n’otu ogbe achịcha ahụ.+