1 Ndị Kọrịnt 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ee e; kama ihe m na-ekwu bụ na ihe ndị mba ọzọ na-achụ n’àjà, ha na-achụrụ ya ndị mmụọ ọjọọ,+ ọ bụghị Chineke; achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị ha na ndị mmụọ ọjọọ+ na-emekọ ihe. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:20 Ụlọ Nche,2/15/2004, p. 51/15/1993, p. 22-2412/1/1990, p. 5
20 Ee e; kama ihe m na-ekwu bụ na ihe ndị mba ọzọ na-achụ n’àjà, ha na-achụrụ ya ndị mmụọ ọjọọ,+ ọ bụghị Chineke; achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị ha na ndị mmụọ ọjọọ+ na-emekọ ihe.