-
1 Ndị Kọrịnt 12:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ọ bụrụ na ahụ́ dum bụ anya, olee ebe ike ịnụ ihe ga-adị? Ọ bụrụ na ahụ́ dum bụ ike ịnụ ihe, olee ebe ike ịnụ ísì ga-adị?
-