1 Ndị Kọrịnt 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Chineke edebewokwa ndị dị iche iche n’ọgbakọ,+ nke mbụ, ndịozi;+ nke abụọ, ndị amụma;+ nke atọ, ndị ozizi;+ nke ọzọ, ọrụ ndị dị ike;+ nke ọzọ, onyinye ịgwọ ọrịa;+ ọrụ enyemaka,+ ikike inye nduzi,+ ịsụ asụsụ dị iche iche.+
28 Chineke edebewokwa ndị dị iche iche n’ọgbakọ,+ nke mbụ, ndịozi;+ nke abụọ, ndị amụma;+ nke atọ, ndị ozizi;+ nke ọzọ, ọrụ ndị dị ike;+ nke ọzọ, onyinye ịgwọ ọrịa;+ ọrụ enyemaka,+ ikike inye nduzi,+ ịsụ asụsụ dị iche iche.+