12 N’ihi na ihe anyị ji na-anya isi, nke akọ na uche anyị na-agba àmà ya,+ bụ na anyị ji obi eziokwu nke si n’ebe Chineke nọ kpaa àgwà n’ụzọ dị nsọ n’ime ụwa, ma karịsịa n’ebe unu nọ, n’adabereghị n’amamihe sitere n’anụ ahụ́+ kama n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ.