2 Ndị Kọrịnt 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na n’agbanyeghị ole nkwa+ Chineke dị, ha abụrụwo Ee site na ya.+ Ya mere, ọ bụkwa site na ya ka a na-asị Chineke “Amen”+ ka e wee site n’ọnụ anyị nye ya otuto. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:20 Ụlọ Nche,3/15/2014, p. 3112/15/2008, p. 13
20 N’ihi na n’agbanyeghị ole nkwa+ Chineke dị, ha abụrụwo Ee site na ya.+ Ya mere, ọ bụkwa site na ya ka a na-asị Chineke “Amen”+ ka e wee site n’ọnụ anyị nye ya otuto.