2 Ndị Kọrịnt 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 site n’otuto na ihe ihere, site n’akụkọ ọjọọ na akụkọ ọma; dị ka ndị nduhie,+ ọ bụ ezie na anyị na-ekwu eziokwu, 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:8 Ụlọ Nche,12/15/1998, p. 20
8 site n’otuto na ihe ihere, site n’akụkọ ọjọọ na akụkọ ọma; dị ka ndị nduhie,+ ọ bụ ezie na anyị na-ekwu eziokwu,