2 Ndị Kọrịnt 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka onye dị otú ahụ buru ihe a n’uche, na ihe anyị bụ n’okwu anyị site n’akwụkwọ ozi anyị mgbe anyị na-anọghị ya, ọ bụ ya ka anyị ga-abụkwa n’omume mgbe anyị nọ ya.+
11 Ka onye dị otú ahụ buru ihe a n’uche, na ihe anyị bụ n’okwu anyị site n’akwụkwọ ozi anyị mgbe anyị na-anọghị ya, ọ bụ ya ka anyị ga-abụkwa n’omume mgbe anyị nọ ya.+