2 Ndị Kọrịnt 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ọ bụghị oké ihe ma ọ bụrụ na ndị ozi+ ya na-eme onwe ha ka ha yie ndị ozi nke ezi omume. Ma ọgwụgwụ ha ga-abụ dị ka ọrụ ha si dị.+
15 Ya mere, ọ bụghị oké ihe ma ọ bụrụ na ndị ozi+ ya na-eme onwe ha ka ha yie ndị ozi nke ezi omume. Ma ọgwụgwụ ha ga-abụ dị ka ọrụ ha si dị.+