2 Ndị Kọrịnt 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M na-ekwu ihe m na-ekwu, ọ bụghị n’iso ihe nlereanya nke Onyenwe anyị, kama dị ka à ga-asị na mụ ejighị ezi uche na-ekwu ya, n’obi ike a nke gabigara ókè a na-eji anya isi.+
17 M na-ekwu ihe m na-ekwu, ọ bụghị n’iso ihe nlereanya nke Onyenwe anyị, kama dị ka à ga-asị na mụ ejighị ezi uche na-ekwu ya, n’obi ike a nke gabigara ókè a na-eji anya isi.+