2 Ndị Kọrịnt 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mụ onwe m ga-eji oké ọṅụ mefuo ihe niile, kwekwa ka e jiri m mee ihe n’ụzọ zuru ezu n’ihi mkpụrụ obi unu.+ Ọ bụrụ na m hụrụ unu n’anya nke ukwuu, ò kwesịrị ka unu hụ m n’anya nke nta? 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:15 Ozi Alaeze,6/2007, p. 1 Ụlọ Nche,11/15/2000, p. 219/15/2000, p. 22-23
15 Mụ onwe m ga-eji oké ọṅụ mefuo ihe niile, kwekwa ka e jiri m mee ihe n’ụzọ zuru ezu n’ihi mkpụrụ obi unu.+ Ọ bụrụ na m hụrụ unu n’anya nke ukwuu, ò kwesịrị ka unu hụ m n’anya nke nta?