9 mgbe ha matara banyere obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ+ nke e nyere m,+ Jems+ na Sifas na Jọn, bụ́ ndị yiri ka hà bụ ogidi,+ kwere mụ na Banabas+ n’aka bụ́ nke na-egosi na anyị niile bụ ndị na-arụkọ ọrụ,+ ka anyị wee gakwuru ndị mba ọzọ, ma ka ha gakwuru ndị e biri úgwù.