-
Ndị Galeshia 2:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Ma mgbe m hụrụ na ha adịghị agazi agazi dị ka eziokwu nke ozi ọma ahụ si dị,+ agwara m Sifas n’ihu ha niile, sị:+ “Ọ bụrụ na gị onwe gị na-ebi ndụ dị ka ndị mba ọzọ si ebi, ọ bụghị dị ka ndị Juu si ebi, ọ bụ ezie na ị bụ onye Juu, gịnị mere i ji na-achọ ime ka ndị mba ọzọ na-ebi ndụ dị ka omume ndị Juu si dị?”+
-