20 A na-akpọgidekọ mụ na Kraịst n’osisi.+ Ọ bụkwaghị m dị ndụ,+ kama ọ bụ Kraịst bụ onye m so na-adị ndụ.+ N’ezie, ndụ nke m dị ugbu a+ n’anụ ahụ́, m dị ya site n’okwukwe nke m nwere n’ebe Ọkpara Chineke nọ, bụ́ onye hụrụ m n’anya ma nyefee onwe ya maka m.+