Ndị Galeshia 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+ Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:8 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 86-87
8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+