Ndị Galeshia 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, ana m arịọ unu, Dịrịnụ otú m dị,+ n’ihi na ọ dị mgbe m dịkwa otú unu dị.+ Unu emeghị m ihe ọjọọ ọ bụla.+
12 Ụmụnna m, ana m arịọ unu, Dịrịnụ otú m dị,+ n’ihi na ọ dị mgbe m dịkwa otú unu dị.+ Unu emeghị m ihe ọjọọ ọ bụla.+