Ndị Galeshia 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe mere ha ji were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ unu+ abụghị ihe ọma, kama ha na-achọ ikewapụ unu n’ebe m nọ, ka unu wee were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ha.+
17 Ihe mere ha ji were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ unu+ abụghị ihe ọma, kama ha na-achọ ikewapụ unu n’ebe m nọ, ka unu wee were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ha.+