Ndị Efesọs 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ihe m na-ekwu ma na-agba àmà ya n’ime Onyenwe anyị bụ ka unu ghara ịnọgide na-eje ije dị nnọọ ka ndị mba ọzọ+ na-ejekwa n’echiche na-abaghị uru nke uche ha,+ Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:17 Ụlọ Nche,3/1/1993, p. 8-10
17 Ya mere, ihe m na-ekwu ma na-agba àmà ya n’ime Onyenwe anyị bụ ka unu ghara ịnọgide na-eje ije dị nnọọ ka ndị mba ọzọ+ na-ejekwa n’echiche na-abaghị uru nke uche ha,+