Ndị Efesọs 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ dịnyere ndị niile ịhụnanya ha nwere n’ebe Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nọ na-apụghị ire ure.
24 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ dịnyere ndị niile ịhụnanya ha nwere n’ebe Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nọ na-apụghị ire ure.