Ndị Filipaị 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 gharakwa ịbụ ndị ndị na-emegide unu+ na-emenye ụjọ n’ụzọ ọ bụla. Ihe a bụụrụ ha ihe na-egosi na a ga-ebibi ha, ma bụrụ ihe na-egosi na a ga-azọpụta unu;+ ihe àmà a sikwa n’aka Chineke,
28 gharakwa ịbụ ndị ndị na-emegide unu+ na-emenye ụjọ n’ụzọ ọ bụla. Ihe a bụụrụ ha ihe na-egosi na a ga-ebibi ha, ma bụrụ ihe na-egosi na a ga-azọpụta unu;+ ihe àmà a sikwa n’aka Chineke,