Ndị Filipaị 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ọ bụ ezie na mụ onwe m nwere ihe mere m ga-eji nwee obi ike n’anụ ahụ́, ma ọ bụrụ na ọ dị onye ọ bụla nwere. Ọ bụrụ na onye ọ bụla ọzọ echee na ya nwere ihe mere ọ ga-eji nwee obi ike n’anụ ahụ́, m nwere karịa ya:+
4 ọ bụ ezie na mụ onwe m nwere ihe mere m ga-eji nwee obi ike n’anụ ahụ́, ma ọ bụrụ na ọ dị onye ọ bụla nwere. Ọ bụrụ na onye ọ bụla ọzọ echee na ya nwere ihe mere ọ ga-eji nwee obi ike n’anụ ahụ́, m nwere karịa ya:+