Ndị Kọlọsi 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị nsọ na ụmụnna kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ha na Kraịst dị n’otu,+ bụ́ ndị nọ na Kọlọsi: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị dịrị unu.+
2 na-edetara unu akwụkwọ, unu ndị nsọ na ụmụnna kwesịrị ntụkwasị obi, ndị ha na Kraịst dị n’otu,+ bụ́ ndị nọ na Kọlọsi: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị dịrị unu.+