Ndị Kọlọsi 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile; Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ụlọ Nche,4/1/2007, p. 22
18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile;